KWENU! Our culture, our future

 

IHE IRI CHINEKE AGAGHỊ AJỤ GỊ NỤBỌCHỊ AHỤ

TEN THINGS GOD WON'T ASK ON THAT DAY

 

1... Chineke agaghị ajụ ụdịrị ụgbọala ị na-anya.

Ọ ga-ajụ mmadụ ole na-enweghi ụgbọala ka ị nyara. 

 

1... God won't ask what kind of car you drove.

He'll ask how many people you drove who didn't have transportation. 

 

2... Chineke agaghị ajụ ka ụlọ gị ha n’obosara.

Ọ ga-ajụ mmadụ ole ị nabatara n’ụlọ gị.

 

2... God won't ask the square footage of your house,

He'll ask how many people you welcomed into your home.

 

3... Chineke agaghị ajụ akwa ole ị nwere n’ọbaakwa gị;

Ọ ga-ajụ mmadụ ole ị tiwere uwe.  

 

3... God won't ask about the clothes you had in your closet,

He'll ask how many you helped to clothe.

 

4... Chineke agaghị ajụ maka ụgwọọnwa gị karịchara;

Ọ ga-ajụ ụdịrị agwa ị kpara were nwete ya.

 

4... God won't ask what your highest salary was.

He'll ask if you compromised your character to obtain it.

 

5... Chineke agaghị ajụ ihe ị bụ n’ụlọ ọlụ;

Ọ ga-ajụ ma ị lụkwara ọlụ ahụ dịka ị kwesiri.

 

5... God won't ask what your job title was.

He'll ask if you performed your job to the best of your ability.

 

6... Chineke agaghị ajụ ndienyi ole ị nwere;

Ọ ga-ajụ mmadụ ole ka ị bụ enyi ha.

 

6... God won't ask how many friends you had.

He'll ask how many people  to whom you were a friend.

 

7... Chineke agaghị ajụ maka agbataobi ebe i bi; 

Ọ ga-ajụ maka omume i mesoro ndịagbataobi gị.

 

7... God won't ask in what neighborhood you lived,

He'll ask how you treated your neighbors.

 

8... Chineke agaghị ajụ maka achamacha maọbụ ejimeji anụahụ gị;

Ọ ga-ajụ maka uju akparamaagwa gị.

 

8... God won't ask about the color of your skin,

He'll ask about the content of your character.

 

9...Chineke agaghị ajụ ihe i jiri gbuo oge n’ịchọ Nzọpụta;

Ọ ga-akpọrọ gị kanwa gaa n’ụlọ gị n’Eluigwe – ọ bụghị n’ọnụụzọ nke Ọkụmmụọ.

 

9... God won't ask why it took you so long to seek Salvation.

He'll lovingly take you to your mansion in heaven, and not to the gates of Hell.

 

10... Chineke agaghị ajụ mmadụ ole ị zigaara edemede a;

Ọ marala ihe ị ga-eme!

 

10... God won't have to ask how many people you forwarded this to,

He already knows your decision.

 

Enwetere m nke a site n’aka  onye chere na abu M “onyenchekwe,”

M wee na-ezigere ya ndị M na-echere ụdị echiche a…

Ugbu a, ọ bụzị oge nke gị izigere ya ndị ahụ bụ “ndinchekwe” na ndụ gị.

Ezi ndienyi dị ka kpakpando….

Ị naghị ahụkarị ha anya, Mana ị ma na ha nọ ya mgbe niile.

Dewekwe ha ebe dị nso!

 

I received this from someone who thinks I am a 'keeper,'

so I've sent it to the people I think of in the same way…

Now it's your turn to send this to those people that are "keepers" in your life.

Good friends are like stars....

You don't always see them, but you know they are always there.

Keep them close!

www.kwenu.com: Simply surprise yourself yonder!